Ndị Ikpe 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+
6 N’ihi ya, m buuru iko m nwaanyị gburie wee ziga ya n’ala niile bụ́ ihe nketa Izrel,+ n’ihi na ha mere omume rụrụ arụ+ na ihe nzuzu na-eme ihere n’Izrel.+