Joshụa 8:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ahụ, unu ga-esi n’ebe unu zoro bilie, unu ga-ewegharakwa obodo ahụ; Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefekwa ya n’aka unu.+ Ndị Ikpe 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Izrel wee mee ka ndị mmadụ zoo+ gburugburu Gibia ibuso ya agha.
7 Mgbe ahụ, unu ga-esi n’ebe unu zoro bilie, unu ga-ewegharakwa obodo ahụ; Jehova bụ́ Chineke unu ga-enyefekwa ya n’aka unu.+