Ndị Ikpe 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ndị Izrel na ndị agha ahụ zoro ezo kwekọrịtara na ha ga-eme ka anwụrụ ọkụ si n’obodo ahụ kwụgoo ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà.+
38 Ndị Izrel na ndị agha ahụ zoro ezo kwekọrịtara na ha ga-eme ka anwụrụ ọkụ si n’obodo ahụ kwụgoo ka ọ bụrụ ihe mgbaàmà.+