Jenesis 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee leda anya na Sọdọm na Gọmọra, nakwa n’ala dum dị n’Ógbè Jọdan, o wee hụ, ma, lee, oké anwụrụ ọkụ si n’ala ahụ na-akwụgo dị ka oké anwụrụ ọkụ nke ebe a kwanyere oké ọkụ!+
28 O wee leda anya na Sọdọm na Gọmọra, nakwa n’ala dum dị n’Ógbè Jọdan, o wee hụ, ma, lee, oké anwụrụ ọkụ si n’ala ahụ na-akwụgo dị ka oké anwụrụ ọkụ nke ebe a kwanyere oké ọkụ!+