Ndị Ikpe 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jefta+ onye Gilied+ aghọwo dimkpa na dike,+ ọ bụkwa nwaanyị akwụna+ mụrụ ya, Gilied bụkwa nna Jefta. Ndị Ikpe 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Benjamin wee si n’obodo ha niile zukọta n’ụbọchị ahụ, puku ndị ikom iri abụọ na isii ndị na-ebu mma agha,+ ma e wezụga ndị bi na Gibia, bụ́ ebe e si kpọkọta narị ndị ikom asaa a họrọ ahọ.
11 Jefta+ onye Gilied+ aghọwo dimkpa na dike,+ ọ bụkwa nwaanyị akwụna+ mụrụ ya, Gilied bụkwa nna Jefta.
15 Ụmụ Benjamin wee si n’obodo ha niile zukọta n’ụbọchị ahụ, puku ndị ikom iri abụọ na isii ndị na-ebu mma agha,+ ma e wezụga ndị bi na Gibia, bụ́ ebe e si kpọkọta narị ndị ikom asaa a họrọ ahọ.