Ndị Ikpe 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị isi nke ndị niile na ebo niile nke Izrel wee guzoro n’ọgbakọ nke ndị ezi Chineke,+ ya bụ, narị puku ndị ikom anọ ndị ji ụkwụ aga, bụ́ ndị na-ebu mma agha.+ Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+
2 Ndị isi nke ndị niile na ebo niile nke Izrel wee guzoro n’ọgbakọ nke ndị ezi Chineke,+ ya bụ, narị puku ndị ikom anọ ndị ji ụkwụ aga, bụ́ ndị na-ebu mma agha.+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+