Ndị Ikpe 20:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Ndị Izrel wee bịaghachi ibuso ụmụ Benjamin agha wee jiri ihu mma agha gbuo ndị obodo ahụ, malite na mmadụ ruo n’anụ ụlọ nakwa ihe ọ bụla ha hụrụ.+ Ha gbakwara obodo niile dị n’ebe ahụ ọkụ.+
48 Ndị Izrel wee bịaghachi ibuso ụmụ Benjamin agha wee jiri ihu mma agha gbuo ndị obodo ahụ, malite na mmadụ ruo n’anụ ụlọ nakwa ihe ọ bụla ha hụrụ.+ Ha gbakwara obodo niile dị n’ebe ahụ ọkụ.+