Ndị Ikpe 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụmụ Izrel wee malite ọzọ ime ihe jọrọ njọ n’anya Jehova ugbu a Ihọd nwụrụ.+ Ndị Ikpe 8:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 O wee ruo na ozugbo ọ nwụrụ, ụmụ Izrel na Bel malitekwara inwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee jiri Bel-birịt mere chi ha.+
33 O wee ruo na ozugbo ọ nwụrụ, ụmụ Izrel na Bel malitekwara inwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee jiri Bel-birịt mere chi ha.+