Jenesis 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee chịrị kamel iri n’ime kamel nna ya ukwu na ụdị ihe ọma ọ bụla nna ya ukwu nwere gawa.+ O wee bilie gawa Mesopotemia wee ruo n’obodo Nehọ.
10 Onye ahụ na-ejere ya ozi wee chịrị kamel iri n’ime kamel nna ya ukwu na ụdị ihe ọma ọ bụla nna ya ukwu nwere gawa.+ O wee bilie gawa Mesopotemia wee ruo n’obodo Nehọ.