Ndị Ikpe 5:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 O wee matịa aka ya were mkpọ́ ụlọikwuu,Matịakwa aka nri ya were hama nke ndị na-arụsi ọrụ ike.+O wee kụọ ya Sisera, kpọpuo ya isi,+O wee kpọwaa ma kpọpuo agba ntị ya.
26 O wee matịa aka ya were mkpọ́ ụlọikwuu,Matịakwa aka nri ya were hama nke ndị na-arụsi ọrụ ike.+O wee kụọ ya Sisera, kpọpuo ya isi,+O wee kpọwaa ma kpọpuo agba ntị ya.