Abụ Ọma 105:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Bụkuonụ ya abụ, bụkuonụ ya abụ olu ụtọ,+Chebaranụ ọrụ ya niile dị ebube echiche.+ Abụ Ọma 145:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga na-echebara oké ịma mma nke ebube gị echiche,+Na-echebakwara okwu banyere ọrụ gị ndị dị ebube echiche.+
5 M ga na-echebara oké ịma mma nke ebube gị echiche,+Na-echebakwara okwu banyere ọrụ gị ndị dị ebube echiche.+