Ọnụ Ọgụgụ 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:“Ebe obibi gị na-adịgide adịgide, e wuru ebe obibi gị n’elu nkume dị elu. Ndị Ikpe 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma Hiba+ onye Kenaịt kewapụrụ onwe ya n’etiti ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ Hobab, ọgọ Mozis,+ o wee maa ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.
21 Mgbe ọ hụrụ ndị Kenaịt,+ ọ gara n’ihu iji ilu kwuo, sị:“Ebe obibi gị na-adịgide adịgide, e wuru ebe obibi gị n’elu nkume dị elu.
11 Ma Hiba+ onye Kenaịt kewapụrụ onwe ya n’etiti ndị Kenaịt,+ bụ́ ụmụ Hobab, ọgọ Mozis,+ o wee maa ụlọikwuu ya n’akụkụ nnukwu osisi dị na Zeananim, nke dị na Kidesh.