Joshụa 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya. Joshụa 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+
15 Òkè+ nke ebo ụmụ Juda ketara n’ezinụlọ n’ezinụlọ dị ruo n’ókè nke ala Idọm,+ ya bụ, ala ịkpa Zin,+ ruokwa Negeb+ na nsọtụ ebe ndịda ya.
19 Nza nke abụọ+ wee daara Simiọn, maka ebo ụmụ Simiọn+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ. Ihe nketa ha wee dịrị n’etiti ihe nketa ụmụ Juda.+