2 Ndị Kọrịnt 13:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Na-anwalenụ ma ùnu nọ n’okwukwe ahụ, na-anwapụtanụ ihe unu onwe unu bụ.+ Ka ọ̀ bụ na unu aghọtaghị na unu na Jizọs Kraịst dị n’otu?+ Ọ gwụla ma à jụrụ unu ajụ.
5 Na-anwalenụ ma ùnu nọ n’okwukwe ahụ, na-anwapụtanụ ihe unu onwe unu bụ.+ Ka ọ̀ bụ na unu aghọtaghị na unu na Jizọs Kraịst dị n’otu?+ Ọ gwụla ma à jụrụ unu ajụ.