Joshụa 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jọshụa nwa Nọn wee kpọọ ndị nchụàjà,+ sị ha: “Burunụ igbe ọgbụgba ndụ,+ ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee na-aga n’ihu igbe+ Jehova.” Ndị Ikpe 7:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee nara ndị ahụ ihe oriri ha ji, narakwa ha opi ha,+ o wee gwa ndị ikom Izrel ka onye ọ bụla n’ime ha laa n’ebe obibi ya; ọ kpọkwaara narị ndị ikom atọ ahụ. Ma n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midia dị ná mgbada mgbada, na ndagwurugwu.+ Ndị Ikpe 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ.
6 Jọshụa nwa Nọn wee kpọọ ndị nchụàjà,+ sị ha: “Burunụ igbe ọgbụgba ndụ,+ ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee na-aga n’ihu igbe+ Jehova.”
8 Ha wee nara ndị ahụ ihe oriri ha ji, narakwa ha opi ha,+ o wee gwa ndị ikom Izrel ka onye ọ bụla n’ime ha laa n’ebe obibi ya; ọ kpọkwaara narị ndị ikom atọ ahụ. Ma n’ebe ọ nọ, ụlọikwuu ndị Midia dị ná mgbada mgbada, na ndagwurugwu.+
16 O wee kee narị ndị ikom atọ ahụ ụzọ atọ, nye ha niile opi+ na nnukwu ite ihe na-adịghị, nakwa ọwa ọkụ ndị e tinyere n’ime nnukwu ite ndị ahụ.