Abụ Ọma 83:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mee ndị ha a ma ama ihe i mere Oreb na Zieb,+Meekwa ndị isi ha niile ihe i mere Ziba na Zalmọna,+