Ndị Ikpe 9:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ee, ọ bụrụ na ọ bụ ezi obi na ịkwụwa aka ọtọ ka unu ji mee Jerọbel na ezinụlọ ya ihe a taa, ṅụrịanụ ọṅụ n’ihi Abimelek, ka ya onwe ya kwa ṅụrịa ọṅụ n’ihi unu.+ Ndị Galeshia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.
19 ee, ọ bụrụ na ọ bụ ezi obi na ịkwụwa aka ọtọ ka unu ji mee Jerọbel na ezinụlọ ya ihe a taa, ṅụrịanụ ọṅụ n’ihi Abimelek, ka ya onwe ya kwa ṅụrịa ọṅụ n’ihi unu.+
3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.