Ndị Ikpe 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+
6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+