Ndị Ikpe 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị Gilied na ndị isi Gilied wee malite ịsị ibe ha: “Ònye ga-edu anyị gaa buso ụmụ Amọn agha?+ Ya bụrụ onyeisi ndị niile bi na Gilied.”+
18 Ndị Gilied na ndị isi Gilied wee malite ịsị ibe ha: “Ònye ga-edu anyị gaa buso ụmụ Amọn agha?+ Ya bụrụ onyeisi ndị niile bi na Gilied.”+