Joshụa 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ókè nke ala ha wee laghachi azụ ruo Rema, ruokwa n’obodo Taya+ e wusiri ike. Ókè nke ala ha laghachikwara ruo Hosa, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri nke dị n’ógbè Akzib,+
29 Ókè nke ala ha wee laghachi azụ ruo Rema, ruokwa n’obodo Taya+ e wusiri ike. Ókè nke ala ha laghachikwara ruo Hosa, ebe o jedebere bụ n’oké osimiri nke dị n’ógbè Akzib,+