Jenesis 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+ Jenesis 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aịzik wee na-arịọsi Jehova arịrịọ ike karịsịa maka nwunye ya,+ n’ihi na ọ bụ nwaanyị aga;+ Jehova wee nabata arịrịọ ya,+ Ribeka nwunye ya wee tụrụ ime. Luk 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma ha enweghị nwa, n’ihi na Elizabet bụ nwaanyị aga,+ ha abụọ emewokwa agadi.
16 Seraị, nwunye Ebram, amụtaghịrị ya nwa;+ ma o nwere nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, aha ya bụ Hega.+
21 Aịzik wee na-arịọsi Jehova arịrịọ ike karịsịa maka nwunye ya,+ n’ihi na ọ bụ nwaanyị aga;+ Jehova wee nabata arịrịọ ya,+ Ribeka nwunye ya wee tụrụ ime.