Jenesis 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+ Luk 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu ya wee guzoro n’akụkụ aka nri nke ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+
7 E mesịa, mmụọ ozi Jehova+ hụrụ ya n’otu isi mmiri nke dị n’ala ịkpa, n’isi mmiri nke dị n’ụzọ gara Shọọ.+
11 Mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu ya wee guzoro n’akụkụ aka nri nke ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ.+