Ndị Ikpe 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ha wee gbagoo maa ụlọikwuu ha na Kiriat-jierim+ nke dị na Juda. Ọ bụ ya mere ha ji akpọ ebe ahụ Mehane-dan+ ruo taa. Lee! Ọ dị n’ebe ọdịda anyanwụ nke Kiriat-jierim.
12 Ha wee gbagoo maa ụlọikwuu ha na Kiriat-jierim+ nke dị na Juda. Ọ bụ ya mere ha ji akpọ ebe ahụ Mehane-dan+ ruo taa. Lee! Ọ dị n’ebe ọdịda anyanwụ nke Kiriat-jierim.