16 Mgbe ahụ, ị ga-alụtara ụmụ gị ndị ikom ụmụ ha ndị inyom,+ ụmụ ha ndị inyom na chi ha ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-emekwa ka ụmụ gị ndị ikom na chi ha nwee mmekọahụ rụrụ arụ.+
27 Ọ́ bụghị ihe na-azụ ntị wuruwuru na unu na-eme ihe a niile dị oké njọ site n’imeso Chineke anyị omume ekwesịghị ntụkwasị obi site n’ịlụ ndị inyom mba ọzọ?”+