Jenesis 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Leban wee kpọkọta ndị ikom niile nke obodo ahụ wee mee oriri.+ Matiu 22:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O zipụkwara ndị ohu ya ndị ọzọ,+ sị, ‘Gwanụ ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị: “Lee! Akwadebewo m nri ehihie m,+ e gbuwo oké ehi na anụ m ndị mara abụba, a kwadebewokwa ihe niile. Bịanụ n’oriri alụmdi na nwunye a.”’+
4 O zipụkwara ndị ohu ya ndị ọzọ,+ sị, ‘Gwanụ ndị ahụ a kpọrọ òkù, sị: “Lee! Akwadebewo m nri ehihie m,+ e gbuwo oké ehi na anụ m ndị mara abụba, a kwadebewokwa ihe niile. Bịanụ n’oriri alụmdi na nwunye a.”’+