Ndị Ikpe 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo mgbe nwa oge gasịrị, n’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, na Samsịn ji nwa ewu+ gaa ileta nwunye ya. O wee sị: “M ga-abakwuru nwunye m n’ime ụlọ ya.”+ Ma nna nwunye ya ekweghị ka ọ banye.
15 O wee ruo mgbe nwa oge gasịrị, n’oge a na-ewe ọka wit n’ubi, na Samsịn ji nwa ewu+ gaa ileta nwunye ya. O wee sị: “M ga-abakwuru nwunye m n’ime ụlọ ya.”+ Ma nna nwunye ya ekweghị ka ọ banye.