Ndị Ikpe 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 (Ma ụlọ ahụ jupụtara ná ndị ikom na ndị inyom, ndị isi niile nke ndị Filistia nọkwa n’ebe ahụ;+ ihe dị ka puku mmadụ atọ ma ndị ikom ma ndị inyom nọkwa n’elu ụlọ ahụ na-ekiri Samsịn, jiri ya na-eme ihe ọchị.)+ Job 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara?
27 (Ma ụlọ ahụ jupụtara ná ndị ikom na ndị inyom, ndị isi niile nke ndị Filistia nọkwa n’ebe ahụ;+ ihe dị ka puku mmadụ atọ ma ndị ikom ma ndị inyom nọkwa n’elu ụlọ ahụ na-ekiri Samsịn, jiri ya na-eme ihe ọchị.)+
3 Ọ́ bụghị onye na-eme ihe ọjọọ ka ọdachi na-adakwasị,+Ọ́ bụghịkwa ndị na-akpa arụ ka ihe ọjọọ na-adabara?