Levitikọs 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o mehie wee bụrụ onye ikpe mara,+ ọ ga-eweghachi ihe ọ pụnaara mmadụ ma ọ bụ ihe o ji aghụghọ nara mmadụ n’ike ma ọ bụ ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ ihe furu efu nke ọ hụrụ,
4 ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na o mehie wee bụrụ onye ikpe mara,+ ọ ga-eweghachi ihe ọ pụnaara mmadụ ma ọ bụ ihe o ji aghụghọ nara mmadụ n’ike ma ọ bụ ihe e nyere ya ka o lekọta ma ọ bụ ihe furu efu nke ọ hụrụ,