Ndị Ikpe 18:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha wee banye n’ụlọ Maịka, buru ihe oyiyi ahụ a pịrị apị, efọd na terafim ahụ na ihe oyiyi ahụ a wụrụ awụ.+ Onye nchụàjà+ ahụ wee sị ha: “Gịnị ka unu na-eme?”
18 Ha wee banye n’ụlọ Maịka, buru ihe oyiyi ahụ a pịrị apị, efọd na terafim ahụ na ihe oyiyi ahụ a wụrụ awụ.+ Onye nchụàjà+ ahụ wee sị ha: “Gịnị ka unu na-eme?”