Diuterọnọmi 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+ Diuterọnọmi 28:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+
15 “Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị site n’ilezi anya debe iwu ya niile na ụkpụrụ ya ndị m na-enye gị taa, nkọcha a niile ga-abịakwasị gị ma chụkwute gị:+
38 “Ị ga-ewere mkpụrụ dị ukwuu gaa ubi, ma ihe ị ga-eweta ga-adị obere,+ n’ihi na igurube ga-erichapụ ya.+