Rut 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na m nwere ike ịgbara gị,+ e nwere onye ga-agbara gị nke bụ́ onye ikwu gị karịa m.+