Rut 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nọrọ n’ebe a n’abalị a, ọ bụrụ na o ruo ụtụtụ, ọ bụrụ na ọ gbara gị,+ ọ dị mma! Ya gbarawa. Ma ọ bụrụ na ọ chọghị ịgbara gị, dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ mụ onwe m ga-agbara gị. Dinara ala ruo ụtụtụ.”
13 Nọrọ n’ebe a n’abalị a, ọ bụrụ na o ruo ụtụtụ, ọ bụrụ na ọ gbara gị,+ ọ dị mma! Ya gbarawa. Ma ọ bụrụ na ọ chọghị ịgbara gị, dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ mụ onwe m ga-agbara gị. Dinara ala ruo ụtụtụ.”