Diuterọnọmi 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe o kwuru nke ahụ, nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ ga-abịakwute ya n’ihu ndị okenye ahụ wee yipụ otu akpụkpọ ụkwụ+ ya ma gbụọ ya ọnụ mmiri n’ihu,+ zaakwa, sị, ‘Otú a ka a ga-eme nwoke nke na-ekweghị ewulite ezinụlọ nwanne ya nwoke.’+
9 Mgbe o kwuru nke ahụ, nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ ga-abịakwute ya n’ihu ndị okenye ahụ wee yipụ otu akpụkpọ ụkwụ+ ya ma gbụọ ya ọnụ mmiri n’ihu,+ zaakwa, sị, ‘Otú a ka a ga-eme nwoke nke na-ekweghị ewulite ezinụlọ nwanne ya nwoke.’+