Rut 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ̀ bụ na Boaz, onye gị na ụmụ agbọghọ ya nọworo, abụghị onye ikwu anyị?+ Lee! N’abalị taa, ọ ga na-afụcha ọka+ bali n’ebe nzọcha mkpụrụ. Rut 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụ ezie na m nwere ike ịgbara gị,+ e nwere onye ga-agbara gị nke bụ́ onye ikwu gị karịa m.+
2 Ọ̀ bụ na Boaz, onye gị na ụmụ agbọghọ ya nọworo, abụghị onye ikwu anyị?+ Lee! N’abalị taa, ọ ga na-afụcha ọka+ bali n’ebe nzọcha mkpụrụ.