Jenesis 50:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ya mere, unu atụla egwu. Mụ onwe m ga na-enye unu na ụmụntakịrị unu ihe oriri.”+ O wee si otú ahụ kasie ha obi wee gwa ha okwu mesiri ha obi ike.
21 Ya mere, unu atụla egwu. Mụ onwe m ga na-enye unu na ụmụntakịrị unu ihe oriri.”+ O wee si otú ahụ kasie ha obi wee gwa ha okwu mesiri ha obi ike.