Rut 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka anya gị dị n’ubi ha ga-egbu ọka, gị na ha ga-esokwa. Enyela m ụmụ okorobịa ahụ iwu ka ha ghara imetụ gị aka.+ Mgbe akpịrị kpọwara gị nkụ, gaa n’ite mmiri ụmụ okorobịa ahụ gbanyere mmiri kuru mmiri ṅụọ.”+ 1 Timoti 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.
9 Ka anya gị dị n’ubi ha ga-egbu ọka, gị na ha ga-esokwa. Enyela m ụmụ okorobịa ahụ iwu ka ha ghara imetụ gị aka.+ Mgbe akpịrị kpọwara gị nkụ, gaa n’ite mmiri ụmụ okorobịa ahụ gbanyere mmiri kuru mmiri ṅụọ.”+
2 na-emeso ụmụ nwaanyị mere okenye+ dị ka ndị nne, na-emeso ụmụ agbọghọ dị ka ụmụnne gị ndị nwaanyị+ n’ịdị ọcha niile.