1 Samuel 28:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe nwaanyị ahụ hụrụ “Samuel,”+ ọ malitere iti mkpu n’oké olu; nwaanyị ahụ wee sị Sọl: “Gịnị mere i ji ghọọ m aghụghọ, ebe ọ bụ gị bụ Sọl?”
12 Mgbe nwaanyị ahụ hụrụ “Samuel,”+ ọ malitere iti mkpu n’oké olu; nwaanyị ahụ wee sị Sọl: “Gịnị mere i ji ghọọ m aghụghọ, ebe ọ bụ gị bụ Sọl?”