Ndị Ikpe 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jefta wee gbaa ọsọ n’ihi ụmụnne ya ma jee biri n’ala Tọb.+ Ndị na-enweghị ihe ha na-arụ wee na-abịakwute Jefta, ha na-esokwa ya eje ọgụ.+ Matiu 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ndị e boro ibu dị arọ,+ m ga-emekwa ka unu nweta ume.
3 Jefta wee gbaa ọsọ n’ihi ụmụnne ya ma jee biri n’ala Tọb.+ Ndị na-enweghị ihe ha na-arụ wee na-abịakwute Jefta, ha na-esokwa ya eje ọgụ.+
28 Bịakwutenụ m, unu niile ndị na-adọgbu onwe unu n’ọrụ na ndị e boro ibu dị arọ,+ m ga-emekwa ka unu nweta ume.