1 Samuel 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Sọl wee kwụsị ịchụ Devid+ wee jee izute ndị Filistia. Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ Nkume Dị Elu nke Nkewa.
28 Sọl wee kwụsị ịchụ Devid+ wee jee izute ndị Filistia. Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ Nkume Dị Elu nke Nkewa.