Ilu 24:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+ Matiu 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+
29 Asịla: “Dị nnọọ ka o mere m, otú ahụ ka m ga-eme ya.+ M ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka ihe ọ na-eme si dị.”+
12 “Ya mere, ihe niile unu chọrọ ka ndị mmadụ na-emere unu,+ unu onwe unu aghaghị imere ha otú ahụ; n’eziokwu, nke a bụ ihe Iwu ahụ na ihe ndị amụma kụziri pụtara.+