Jenesis 27:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Isọ wee sị nna ya: “Nna m, ọ̀ bụ naanị otu ngọzi ka i nwere? Nna m, gọzie m, ọbụna mụ onwe m!”+ Isọ wee bewe ákwá n’olu dara ụda.+
38 Isọ wee sị nna ya: “Nna m, ọ̀ bụ naanị otu ngọzi ka i nwere? Nna m, gọzie m, ọbụna mụ onwe m!”+ Isọ wee bewe ákwá n’olu dara ụda.+