1 Samuel 24:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+ 1 Samuel 25:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+
8 Mgbe e mesịrị, Devid biliri si n’ọgba ahụ pụọ wee kpọọ Sọl, sị: “Onyenwe m+ eze!” Sọl wee lee anya n’azụ, Devid wee hulata kpọọrọ ya isiala.+
41 Ozugbo ahụ, o biliri kpọọ isiala,+ sị: “Lee ohu gị nwaanyị ka m bụrụ nwaanyị na-eje ozi nke ga na-asa ụkwụ+ nke ndị ohu onyenwe m.”+