1 Samuel 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+
3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+