Ndị Rom 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+
13 Ya mere, ka anyị kwụsị ikpe ibe anyị ikpe,+ kama nke ahụ, kpebienụ+ na unu agaghị edebe ihe ịsụ ngọngọ+ ma ọ bụ ihe mkpọbi ụkwụ n’ihu nwanna.+