1 Samuel 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nne ya na-akwakwara ya obere uwe elu na-enweghị aka, ọ na-achịrị ya chịtara ya kwa afọ mgbe ya na di ya na-agbagote ịchụ àjà a na-achụ kwa afọ.+
19 Nne ya na-akwakwara ya obere uwe elu na-enweghị aka, ọ na-achịrị ya chịtara ya kwa afọ mgbe ya na di ya na-agbagote ịchụ àjà a na-achụ kwa afọ.+