1 Samuel 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee sị Ekish: “Ị maara nnọọ ihe ohu gị ga-eme.” Ekish wee sị Devid: “Ọ bụ ya mere m ga-eji họpụta gị ịbụ onye na-eche m nche mgbe niile.”+
2 Devid wee sị Ekish: “Ị maara nnọọ ihe ohu gị ga-eme.” Ekish wee sị Devid: “Ọ bụ ya mere m ga-eji họpụta gị ịbụ onye na-eche m nche mgbe niile.”+