Jenesis 30:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mgbe Rechel hụrụ na ya amụtaghịrị Jekọb nwa ọ bụla, Rechel malitere ikwoso nwanne ya nwaanyị ekworo, o wee malite ịsị Jekọb:+ “Nye m nwa, ma ọ́ bụghị ya, m ga-aghọ nwaanyị nwụrụ anwụ.”+
30 Mgbe Rechel hụrụ na ya amụtaghịrị Jekọb nwa ọ bụla, Rechel malitere ikwoso nwanne ya nwaanyị ekworo, o wee malite ịsị Jekọb:+ “Nye m nwa, ma ọ́ bụghị ya, m ga-aghọ nwaanyị nwụrụ anwụ.”+