Ndị Ikpe 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee gbapuo olulu yiri íkwè nke dị na Lihaị, mmiri+ wee si na ya na-agbapụta, o wee ṅụọ mmiri, mmụọ ya+ wee laghachite, o wee nweta ume.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ aha ya En-hakọre, bụ́ nke dị na Lihaị ruo taa.
19 Chineke wee gbapuo olulu yiri íkwè nke dị na Lihaị, mmiri+ wee si na ya na-agbapụta, o wee ṅụọ mmiri, mmụọ ya+ wee laghachite, o wee nweta ume.+ Ọ bụ ya mere o ji kpọọ aha ya En-hakọre, bụ́ nke dị na Lihaị ruo taa.