Ndị Ikpe 16:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+
23 Ndị isi ndị Filistia wee zukọta ịchụrụ Degọn+ bụ́ chi ha nnukwu àjà nakwa ịṅụrị ọṅụ, ha wee na-asị: “Chi anyị enyefewo Samsịn bụ́ onye iro anyị n’aka anyị!”+