1 Samuel 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Unu ga na-elekwa anya: ọ bụrụ na ọ gbagowe n’ụzọ gara n’ókèala ya, ruo Bet-shimesh,+ ọ bụ ya mere anyị oké ihe ọjọọ a; ma ọ bụrụ na ọ gaghị n’ebe ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị aka ya metụrụ anyị; ọ bụ ihe mberede+ dakwasịrị anyị.”
9 Unu ga na-elekwa anya: ọ bụrụ na ọ gbagowe n’ụzọ gara n’ókèala ya, ruo Bet-shimesh,+ ọ bụ ya mere anyị oké ihe ọjọọ a; ma ọ bụrụ na ọ gaghị n’ebe ahụ, anyị ga-amara na ọ bụghị aka ya metụrụ anyị; ọ bụ ihe mberede+ dakwasịrị anyị.”